'Nna anyi nke bi n'elu-igwe:
Ka e doo aha gi nso,
Ka Ala-eze gi bia,
ka e mee uche gi n'uwa,
Dika e si eme ya n'elu-igwe.
Nye anyi nri ta a nke gaezuru
anyi ubochi ta a.
Gbaghara anyi mmehie anyi
Dika anyi si gbahara ndi
mehiere anyi.
Edubala anyi n'ime onwunwa
Kama zoputa anyi n'aka
ajo ihe. Amen.